Ezikiel 8:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Onye ahụ gwakwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, ị̀ hụla ihe a? Arụ niile ndị Juda kpara ọ̀ bụ ntakịrị ihe n’anya ha? Hà kwesịkwara ime ka tigbuo zọgbuo ju n’ala a,+ na-akpasu m iwe, si otú ahụ na-adụ m alaka osisi* n’imi? Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:17 Ụlọ Nche,1/15/1993, p. 28
17 Onye ahụ gwakwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, ị̀ hụla ihe a? Arụ niile ndị Juda kpara ọ̀ bụ ntakịrị ihe n’anya ha? Hà kwesịkwara ime ka tigbuo zọgbuo ju n’ala a,+ na-akpasu m iwe, si otú ahụ na-adụ m alaka osisi* n’imi?