-
Ezikiel 9:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Chineke ji oké olu kwuo okwu, mụ ejiri ntị m nụ ya. Ọ sịrị: “Kpọọnụ ndị na-ebibi obodo a ka ha bịa nso, ka onye ọ bụla n’ime ha jirikwa ngwá ọgụ ọ ga-eji bibie obodo a!”
-