2 Ahụrụ m ụmụ nwoke isii si n’ebe ọnụ ụzọ ámá mgbago+ nke chere ihu n’ebe ugwu na-abịa. Onye nke ọ bụla ji ngwá ọgụ o ji akụgbu mmadụ. E nwekwara otu nwoke so ha nke yi uwe linin. Ọ fanyekwara mpi ịnk odeakwụkwọ n’úkwù. Ha batakwara guzoro n’akụkụ ebe ịchụàjà e ji ọla kọpa rụọ.+