Ezikiel 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma ebube Chineke Izrel+ pụrụ n’elu cherob ọ na-adịbu gaa dịrị n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ.+ Chineke wee kpọwa nwoke ahụ yi uwe linin, onye fanyere mpi ịnk odeakwụkwọ n’úkwù.
3 Ma ebube Chineke Izrel+ pụrụ n’elu cherob ọ na-adịbu gaa dịrị n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ.+ Chineke wee kpọwa nwoke ahụ yi uwe linin, onye fanyere mpi ịnk odeakwụkwọ n’úkwù.