Ezikiel 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ gwakwara ndị nke ọzọ okwu mụ anụ ya. Ọ gwara ha, sị: “Soronụ ya n’azụ gagharịa n’ime obodo a ma gbuo ndị mmadụ. Unu emela ebere. Unu enwekwala ọmịiko.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:5 Ezigbo Ofufe, p. 174-175, 179-180
5 Ọ gwakwara ndị nke ọzọ okwu mụ anụ ya. Ọ gwara ha, sị: “Soronụ ya n’azụ gagharịa n’ime obodo a ma gbuo ndị mmadụ. Unu emela ebere. Unu enwekwala ọmịiko.+