Ezikiel 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Gbuonụ ma agadi ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ na-amaghị nwoke ma nwatakịrị ma ụmụ nwaanyị. Gbuchaanụ ha.+ Ma, unu agala onye ọ bụla nwere akara ahụ nso.+ Malitekwanụ n’ụlọ nsọ m.”+ Ha wee malite ná ndị okenye nọ n’ihu ụlọ ahụ.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:6 Ezigbo Ofufe, p. 174-175, 179-180
6 Gbuonụ ma agadi ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ na-amaghị nwoke ma nwatakịrị ma ụmụ nwaanyị. Gbuchaanụ ha.+ Ma, unu agala onye ọ bụla nwere akara ahụ nso.+ Malitekwanụ n’ụlọ nsọ m.”+ Ha wee malite ná ndị okenye nọ n’ihu ụlọ ahụ.+