Ezikiel 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ gwakwara ha, sị: “Merụọnụ ụlọ a, meekwanụ ka ndị e gburu egbu ju n’ogige dị na ya.+ Gawanụ!” Ha wee gaa gbuo ndị nọ n’obodo ahụ.
7 Ọ gwakwara ha, sị: “Merụọnụ ụlọ a, meekwanụ ka ndị e gburu egbu ju n’ogige dị na ya.+ Gawanụ!” Ha wee gaa gbuo ndị nọ n’obodo ahụ.