Ezikiel 9:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha gbugidere ndị mmadụ, naanị m afọdụ. M gbukwara ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, tiekwa mkpu, sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Ị̀ na-ebibi ndị niile fọdụrụ n’Izrel n’ihi iwe ị na-ewesa Jeruselem?”+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:8 Ezigbo Ofufe, p. 176
8 Ha gbugidere ndị mmadụ, naanị m afọdụ. M gbukwara ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, tiekwa mkpu, sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! Ị̀ na-ebibi ndị niile fọdụrụ n’Izrel n’ihi iwe ị na-ewesa Jeruselem?”+