Ezikiel 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ya asị m: “Mmehie ndị Izrel na Juda karịrị akarị.+ Ọbara ndị e gburu egbu juru n’ala ha.+ Mpụ jukwara n’obodo ha.+ Ha sịrị, ‘Jehova ahapụla ala a. Jehova anaghị ahụ anyị.’+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:9 Ezigbo Ofufe, p. 176
9 Ya asị m: “Mmehie ndị Izrel na Juda karịrị akarị.+ Ọbara ndị e gburu egbu juru n’ala ha.+ Mpụ jukwara n’obodo ha.+ Ha sịrị, ‘Jehova ahapụla ala a. Jehova anaghị ahụ anyị.’+