Ezikiel 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi ya, agaghị m emere ha ebere.* Agaghịkwa m enwere ha ọmịiko.+ M ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara.”
10 N’ihi ya, agaghị m emere ha ebere.* Agaghịkwa m enwere ha ọmịiko.+ M ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara.”