Ezikiel 10:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke* gwaziri nwoke ahụ yi uwe linin,+ sị: “Banye n’etiti wiil ndị ahụ,+ n’okpuru ndị cherob ahụ, si n’agbata ndị cherob ahụ chịjuo icheku ọkụ n’aka gị abụọ+ ma wụọ ha n’obodo ahụ.”+ O wee banye ebe ahụ ka m nọ na-ele ihe na-eme. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:2 Ụlọ Nche,7/1/2007, p. 11
2 Chineke* gwaziri nwoke ahụ yi uwe linin,+ sị: “Banye n’etiti wiil ndị ahụ,+ n’okpuru ndị cherob ahụ, si n’agbata ndị cherob ahụ chịjuo icheku ọkụ n’aka gị abụọ+ ma wụọ ha n’obodo ahụ.”+ O wee banye ebe ahụ ka m nọ na-ele ihe na-eme.