Ezikiel 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ebube Jehova+ sikwa n’ebe ndị cherob ahụ nọ pụọ gaa dịrị n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ, ígwé ojii wee jiri nwayọọ nwayọọ ju n’ụlọ ahụ.+ Ìhè nke ebube Jehova jukwara n’ogige ahụ.
4 Ebube Jehova+ sikwa n’ebe ndị cherob ahụ nọ pụọ gaa dịrị n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ, ígwé ojii wee jiri nwayọọ nwayọọ ju n’ụlọ ahụ.+ Ìhè nke ebube Jehova jukwara n’ogige ahụ.