Ezikiel 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 A nọkwa n’ogige dị ná mpụta na-anụ ụda nku ndị cherob ahụ. Ọ na-ada ka ebe Chineke, bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, na-ekwu okwu.+
5 A nọkwa n’ogige dị ná mpụta na-anụ ụda nku ndị cherob ahụ. Ọ na-ada ka ebe Chineke, bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, na-ekwu okwu.+