Ezikiel 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka m nọ na-ekiri ihe na-eme, m hụrụ wiil anọ n’akụkụ ndị cherob ahụ. Otu wiil dị n’akụkụ cherob nke ọ bụla. Wiil ndị ahụ na-egbu maramara ka nkume krisolaịt.+
9 Ka m nọ na-ekiri ihe na-eme, m hụrụ wiil anọ n’akụkụ ndị cherob ahụ. Otu wiil dị n’akụkụ cherob nke ọ bụla. Wiil ndị ahụ na-egbu maramara ka nkume krisolaịt.+