Ezikiel 10:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 mgbe ha na-agakwa, wiil ndị ahụ na-eso ha aga. Ndị cherob ahụ welie nku ha ka ha si n’ala felie, wiil ndị ahụ dị n’akụkụ ha anaghị atụgharị atụgharị.+
16 mgbe ha na-agakwa, wiil ndị ahụ na-eso ha aga. Ndị cherob ahụ welie nku ha ka ha si n’ala felie, wiil ndị ahụ dị n’akụkụ ha anaghị atụgharị atụgharị.+