Ezikiel 10:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ na-abụ cherob ndị a kwụrụ otu ebe, wiil ndị ahụ akwụrụkwa otu ebe. Ha bilie, wiil ndị ahụ esorokwa ha bilie, n’ihi na mmụọ nsọ nke na-akpa ike n’ahụ́ ndị mmụọ ozi ahụ* dị n’ime ha.
17 Ọ na-abụ cherob ndị a kwụrụ otu ebe, wiil ndị ahụ akwụrụkwa otu ebe. Ha bilie, wiil ndị ahụ esorokwa ha bilie, n’ihi na mmụọ nsọ nke na-akpa ike n’ahụ́ ndị mmụọ ozi ahụ* dị n’ime ha.