Ezikiel 10:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ka m nọ na-ele ihe na-eme, ndị cherob ahụ weliri nku ha si n’ala felie. Mgbe ha feliri, wiil ndị ahụ dịkwa n’akụkụ ha. Ha kwụsịrị n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ọwụwa anyanwụ ụlọ Jehova. Ebube Chineke Izrel dịkwa n’elu ha.+
19 Ka m nọ na-ele ihe na-eme, ndị cherob ahụ weliri nku ha si n’ala felie. Mgbe ha feliri, wiil ndị ahụ dịkwa n’akụkụ ha. Ha kwụsịrị n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ọwụwa anyanwụ ụlọ Jehova. Ebube Chineke Izrel dịkwa n’elu ha.+