Ezikiel 11:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mmụọ Jehova dakwasịrị m,+ Chineke asịkwa m: “Kwuo, sị, ‘Jehova sịrị: “Ndị Izrel, unu kwuru eziokwu. Ama m ihe unu na-eche n’echiche.
5 Mmụọ Jehova dakwasịrị m,+ Chineke asịkwa m: “Kwuo, sị, ‘Jehova sịrị: “Ndị Izrel, unu kwuru eziokwu. Ama m ihe unu na-eche n’echiche.