Ezikiel 11:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Unu egbuola ọtụtụ ndị n’obodo a. Unu emeekwala ka ozu ndị e gburu egbu ju n’okporo ámá ya dị iche iche.”’”+
6 Unu egbuola ọtụtụ ndị n’obodo a. Unu emeekwala ka ozu ndị e gburu egbu ju n’okporo ámá ya dị iche iche.”’”+