Ezikiel 11:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ozugbo m buchara amụma, Pelataya nwa Benaya nwụrụ. M gbuziri ikpere n’ala, kpọọ isiala, jiri oké olu kwuo, sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ị̀ ga-ala ndị fọrọ n’Izrel n’iyi?”+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:13 Ụlọ Nche,5/1/1997, p. 8
13 Ozugbo m buchara amụma, Pelataya nwa Benaya nwụrụ. M gbuziri ikpere n’ala, kpọọ isiala, jiri oké olu kwuo, sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ị̀ ga-ala ndị fọrọ n’Izrel n’iyi?”+