Ezikiel 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “N’ihi ya, kwuo, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “M ga-esi ná mba dị iche iche kpọkọta unu, sikwa n’ala dị iche iche a chụgara unu chịkọta unu. M ga-enyekwa unu ala Izrel.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:17 Ezigbo Ofufe, p. 100-101, 105-106 Ụlọ Nche,5/1/1997, p. 19-20
17 “N’ihi ya, kwuo, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “M ga-esi ná mba dị iche iche kpọkọta unu, sikwa n’ala dị iche iche a chụgara unu chịkọta unu. M ga-enyekwa unu ala Izrel.+