Ezikiel 11:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị cherob ahụ weliziri nku ha. Wiil ndị ahụ dịkwa ha nso.+ Ebube Chineke Izrel dịkwa n’elu ha.+