Ezikiel 11:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ọhụụ ahụ mmụọ Chineke mere ka m hụ, otu mmụọ* buuru m buga Kaldia, bụ́ ebe ndị ahụ a dọọrọ n’agha nọ. Otú a ka ọhụụ a m hụrụ si gwụ.
24 N’ọhụụ ahụ mmụọ Chineke mere ka m hụ, otu mmụọ* buuru m buga Kaldia, bụ́ ebe ndị ahụ a dọọrọ n’agha nọ. Otú a ka ọhụụ a m hụrụ si gwụ.