Ezikiel 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nwa nke mmadụ, ọ bụ gị na ndị na-enupụ isi bi. Ha nwere anya e ji ahụ ụzọ ma ha anaghị ahụ ụzọ. Ha nwere ntị e ji anụ ihe ma ha anaghị anụ ihe,+ n’ihi na ha bụ ndị nnupụisi.+
2 “Nwa nke mmadụ, ọ bụ gị na ndị na-enupụ isi bi. Ha nwere anya e ji ahụ ụzọ ma ha anaghị ahụ ụzọ. Ha nwere ntị e ji anụ ihe ma ha anaghị anụ ihe,+ n’ihi na ha bụ ndị nnupụisi.+