Ezikiel 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ka ha na-ele ihe ị na-eme, kwapụta ngwongwo gị n’ehihie ka onye a dọọrọ n’agha. Ka ha na-elekwa ihe ị na-eme, pụọ n’uhuruchi ka onye a dọọrọ n’agha.+
4 Ka ha na-ele ihe ị na-eme, kwapụta ngwongwo gị n’ehihie ka onye a dọọrọ n’agha. Ka ha na-elekwa ihe ị na-eme, pụọ n’uhuruchi ka onye a dọọrọ n’agha.+