-
Ezikiel 12:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 M mere nnọọ ihe a gwara m. M bupụtara ngwongwo m n’ehihie ka onye a dọọrọ n’agha. M ji aka gwupuo mgbidi n’anyasị, burukwa ngwongwo m pụọ mgbe ọchịchịrị gbara. Ebu m ya n’ubu m pụọ n’ihu ha.
-