Ezikiel 12:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Gwa ha, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Ihe a e kwuru bụ gbasara otu onyeisi+ nọ na Jeruselem na ndị Izrel niile nọ n’obodo a.”’
10 Gwa ha, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Ihe a e kwuru bụ gbasara otu onyeisi+ nọ na Jeruselem na ndị Izrel niile nọ n’obodo a.”’