Ezikiel 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Onyeisi ha ga-eburu ngwongwo ya n’ubu pụọ mgbe ọchịchịrị gbara. Ọ ga-akpọpu ahụ́ ụlọ ya ma si na ya buru ngwongwo ya pụọ.+ Ọ ga-ekpuchi ihu ya ka ọ ghara ịhụ ala.
12 Onyeisi ha ga-eburu ngwongwo ya n’ubu pụọ mgbe ọchịchịrị gbara. Ọ ga-akpọpu ahụ́ ụlọ ya ma si na ya buru ngwongwo ya pụọ.+ Ọ ga-ekpuchi ihu ya ka ọ ghara ịhụ ala.