Ezikiel 12:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M ga-eji ụgbụ m ji achụ nta kpuchie ya, jirikwa ya jide ya.+ M ga-akpụrụ ya bịa Babịlọn, bụ́ ala ndị Kaldia, ma ọ gaghị ahụ ala ahụ. Ọ ga-anwụkwa ebe ahụ.+
13 M ga-eji ụgbụ m ji achụ nta kpuchie ya, jirikwa ya jide ya.+ M ga-akpụrụ ya bịa Babịlọn, bụ́ ala ndị Kaldia, ma ọ gaghị ahụ ala ahụ. Ọ ga-anwụkwa ebe ahụ.+