Ezikiel 12:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Nwa nke mmadụ, ị ga na-ama jijiji mgbe ị na-eri nri. Ụjọ ga na-atụ gị, obi ekorokwa gị n’elu mgbe ị na-aṅụ mmiri.+
18 “Nwa nke mmadụ, ị ga na-ama jijiji mgbe ị na-eri nri. Ụjọ ga na-atụ gị, obi ekorokwa gị n’elu mgbe ị na-aṅụ mmiri.+