19 Ị ga-asịkwa ndị obodo a, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru gbasara ndị bi na Jeruselem, n’ala Izrel, sị: “Obi agaghị na-eru ha ala ka ha na-eri nri ha, ụjọ ga na-atụkwa ha ka ha na-aṅụ mmiri ha, n’ihi na ala ha ga-atọgbọrọ nkịtị+ maka tigbuo zọgbuo ndị niile bi na ya na-eme.+