Ezikiel 12:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi ya, gwa ha, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “M ga-eme ka ha kwụsị ihe a ha na-ekwu. Ha agaghịzi na-ekwu ihe a n’Izrel.”’ Gwakwa ha, sị, ‘Oge eruola,+ ihe niile a hụrụ n’ọhụụ ga-emezucha.’
23 N’ihi ya, gwa ha, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “M ga-eme ka ha kwụsị ihe a ha na-ekwu. Ha agaghịzi na-ekwu ihe a n’Izrel.”’ Gwakwa ha, sị, ‘Oge eruola,+ ihe niile a hụrụ n’ọhụụ ga-emezucha.’