-
Ezikiel 12:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 N’ihi ya, sị ha, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “‘Ihe ọ bụla m kwuru ga-emezu n’egbughị oge. M ga-eme ihe ọ bụla m kwuru.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”’”
-