Ezikiel 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nwa nke mmadụ, buo amụma ihe ga-eme ndị amụma nọ n’Izrel,+ gwakwa ndị na-eji aka ha echepụta ihe ha na-ebu n’amụma* okwu.+ Sị ha, ‘Nụrụnụ ihe Jehova kwuru.
2 “Nwa nke mmadụ, buo amụma ihe ga-eme ndị amụma nọ n’Izrel,+ gwakwa ndị na-eji aka ha echepụta ihe ha na-ebu n’amụma* okwu.+ Sị ha, ‘Nụrụnụ ihe Jehova kwuru.