Ezikiel 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ha na-ahụ ọhụụ ụgha. Ha na-ebukwa amụma ụgha, na-asị, ‘Jehova sịrị,’ mgbe Jehova na-agwaghị ha ihe ọ bụla. Ma, ha nọkwa na-eche na ọ ga-eme ka ihe ha kwuru mezuo.+
6 “Ha na-ahụ ọhụụ ụgha. Ha na-ebukwa amụma ụgha, na-asị, ‘Jehova sịrị,’ mgbe Jehova na-agwaghị ha ihe ọ bụla. Ma, ha nọkwa na-eche na ọ ga-eme ka ihe ha kwuru mezuo.+