Ezikiel 13:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “‘N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “‘Ebe ọ bụ na unu na-agha ụgha, na-ahụkwa ọhụụ ụgha, m ga-eme unu ihe.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”+
8 “‘N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “‘Ebe ọ bụ na unu na-agha ụgha, na-ahụkwa ọhụụ ụgha, m ga-eme unu ihe.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”+