9 M ga-eji ike m mee ndị amụma ha ihe, ndị na-ahụ ọhụụ ụgha, ndị na-ebukwa amụma ụgha.+ Ha agaghị eso ná ndị enyi m. A gaghịkwa edenye aha ha n’akwụkwọ e dere aha ndị Izrel. Ha agaghị alọta n’Izrel. Unu ga-amarakwa na m bụ Ọkaakaa Onyenwe unu bụ́ Jehova.+