-
Ezikiel 13:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: ‘M ga-eji iwe mee ka oké ifufe fee, jirikwa iwe mee ka ezigbo mmiri zoo, jirikwa ezigbo iwe mee ka akụ́ mmiri ígwé daa bibie unu.
-