Ezikiel 13:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị amụma Izrel anọghịzi, ya bụ, ndị na-eburu ndị bi na Jeruselem amụma nakwa ndị na-ahụrụ ha ọhụụ, na-agwa ha na udo dị mgbe udo na-adịghị.”’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:16 Ụlọ Nche,5/1/1997, p. 8
16 Ndị amụma Izrel anọghịzi, ya bụ, ndị na-eburu ndị bi na Jeruselem amụma nakwa ndị na-ahụrụ ha ọhụụ, na-agwa ha na udo dị mgbe udo na-adịghị.”’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.