18 Sị ha, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Ụmụ nwaanyị ndị na-adụrụ mmadụ niile ihe ha na-ekpunye n’aka, ndị na-adụkwa ákwà e ji ekpuchi isi maka otú ọ bụla isi mmadụ hà iji gbuo ndị mmadụ, unu ga-ata ahụhụ. Ùnu na-achọ igbu ndị m ma na-agba mbọ ịzọ onwe unu ndụ?