19 Unu ji maka inweta ọka bali juru ọbụ aka ole na ole nakwa ibé achịcha ole na ole na-eme ka m bụrụ onye rụrụ arụ n’anya ndị m,+ na-egbukwa ndị na-ekwesịghị ịnwụ, na-ahapụ ndị na-ekwesịghị ịdị ndụ. Otú unu si eme ihe a bụ ịghara ndị m ụgha, ha ana-aṅa ntị n’ụgha unu na-agha.”’+