Ezikiel 13:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Unu ji ụgha unu na-agha mee ka onye ezi omume chịrị obi n’aka+ mgbe m na-ebughị n’obi ịta ya ahụhụ. Unu emeekwala ka obi kaa onye ajọ omume,+ nke mere na ọ kwụsịghị àgwà ọjọọ ọ na-akpa ma nwee ike dịrị ndụ.+
22 Unu ji ụgha unu na-agha mee ka onye ezi omume chịrị obi n’aka+ mgbe m na-ebughị n’obi ịta ya ahụhụ. Unu emeekwala ka obi kaa onye ajọ omume,+ nke mere na ọ kwụsịghị àgwà ọjọọ ọ na-akpa ma nwee ike dịrị ndụ.+