Ezikiel 13:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi ya, unu ụmụ nwaanyị, unu agaghịzi na-ahụ ọhụụ ụgha, na-agbakwa afa.+ M ga-anapụta ndị m n’aka unu. Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”
23 N’ihi ya, unu ụmụ nwaanyị, unu agaghịzi na-ahụ ọhụụ ụgha, na-agbakwa afa.+ M ga-anapụta ndị m n’aka unu. Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.’”