Ezikiel 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “Nwa nke mmadụ, ndị a ekpebisiela ike ịna-efe arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi.* Ha edowekwala ihe na-eme ka ndị mmadụ mehie. M̀ ga-ekwe ka ha jụta m ihe?+
3 “Nwa nke mmadụ, ndị a ekpebisiela ike ịna-efe arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi.* Ha edowekwala ihe na-eme ka ndị mmadụ mehie. M̀ ga-ekwe ka ha jụta m ihe?+