-
Ezikiel 14:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ugbu a, gwa ha okwu, sịkwa ha, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Ọ bụrụ na onye Izrel ọ bụla ekpebisie ike ịna-efe arụsị ya na-asọ oyi, dowekwa ihe na-eme ka mmadụ mehie, ma bịa ka ọ jụta onye amụma ihe, mụnwa, bụ́ Jehova, ga-aza ya ihe e kwesịrị ịza onye arụsị ọ na-efe dị ọtụtụ.
-