Ezikiel 14:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M ga-eche onye ahụ ihu ka m mee ya ihe. M ga-emekwa ya ihe m ga-eji dọọ ndị ọzọ aka ná ntị. A ga-ejikwa ya na-ama atụ. M ga-egbukwa ya ka ọ gharazie iso ná ndị m.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.”’
8 M ga-eche onye ahụ ihu ka m mee ya ihe. M ga-emekwa ya ihe m ga-eji dọọ ndị ọzọ aka ná ntị. A ga-ejikwa ya na-ama atụ. M ga-egbukwa ya ka ọ gharazie iso ná ndị m.+ Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.”’