Ezikiel 14:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “‘Ma ọ bụrụ na a ghọgbuo onye amụma, ya ekwuo ihe ọ bụla, ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, ghọgburu onye amụma ahụ.+ M ga-ewelikwa aka m mee ya ihe ma laa ya n’iyi n’Izrel bụ́ obodo ndị m.
9 “‘Ma ọ bụrụ na a ghọgbuo onye amụma, ya ekwuo ihe ọ bụla, ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, ghọgburu onye amụma ahụ.+ M ga-ewelikwa aka m mee ya ihe ma laa ya n’iyi n’Izrel bụ́ obodo ndị m.