Ezikiel 14:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ihe a ga-eme ka ndị Izrel kwụsị ịna-ahapụ m, kwụsịkwa ihe ọjọọ niile ha ji na-emerụ onwe ha. Ha ga-abụzi ndị m. Mụnwa ga-abụkwa Chineke ha.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”
11 Ihe a ga-eme ka ndị Izrel kwụsị ịna-ahapụ m, kwụsịkwa ihe ọjọọ niile ha ji na-emerụ onwe ha. Ha ga-abụzi ndị m. Mụnwa ga-abụkwa Chineke ha.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”