-
Ezikiel 14:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, ụmụ nwoke atọ ahụ nọrọgodị ebe ahụ, ha agaghị azọpụtali ma ụmụ ha ndị nwoke ma ụmụ ha ndị nwaanyị. Ọ bụ naanị onwe ha ka ha ga-azọpụta. Obodo ahụ ga-atọgbọrọkwa nkịtị.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”
-