Ezikiel 14:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “‘Ọ bụrụ na mụ emee ka e jiri mma agha bata n’obodo,+ ọ bụrụkwa na mụ asị: “Ka e jiri mma agha gagharịa n’obodo ahụ,” gbuo ma mmadụ ma anụmanụ nọ na ya,+
17 “‘Ọ bụrụ na mụ emee ka e jiri mma agha bata n’obodo,+ ọ bụrụkwa na mụ asị: “Ka e jiri mma agha gagharịa n’obodo ahụ,” gbuo ma mmadụ ma anụmanụ nọ na ya,+